Eze Mmuo by Sis Chinyere Udoma viral live Ministration Video 2022
>> YOUR LINK HERE: ___ http://youtube.com/watch?v=pG3cKVOfzME
#sischinyereudoma Ministering her new released single Eze Mmuo🕊️ • • LYRICS • Eze... • Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya • (The King that all Kings hide under His Coverage) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Eze... • Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya • (The King that all Kings hide under His Coverage) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • • N'elu-igwe, N'elu uwa • (in heaven, on earth) • Chi Ukwu nani gi bu okaka • (Great God, only you are sovereign) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • N'elu-igwe, N'elu uwa • Chiukwu nani gi bu okaka • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • i loro ihe loro enyi • Nkpuru òdum n'onu na-turu ugò laa • (You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • i loro ihe loro enyi • Nkpuru òdum n'onu na-turu ugò laa • (You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Ibu Oke Muo • (The Great Spirit) • Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị • (Spirits that are feared dread and fear you) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Ibu Oke Muo • (You the creation of the Spirits) • Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị • (Spirits that are feared dread and fear you) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • • Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o • (You are the great iroko tree that cannot be burnt down) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o • (You are the great iroko tree that cannot be burnt down) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Eze... • Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya • (The King that all Kings hide under His Coverage) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Eze... • Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya • (The King that all Kings hide under His Coverage) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Heaven and Earth Adore You • The immortals bow before You, • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Cherubim and seraphim bow before You • 24 elders worship at your feet • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Heaven and Earth Adore You • The immortals bow before You, • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Cherubim and seraphim bow before You • 24 elders worship at your feet • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • • Eze... • Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya • (The King that all Kings hide under His Coverage) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne) • Eze... • Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya • (The King that all Kings hide under His Coverage) • Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze • (There is no one who rules with you on the throne)
#############################
